(Mp3 + Lyrics): Che Echiche Ndu Gi – Golibe

Golibe, a fast rising gospel artist, drops “Che Echiche Ndu Gi” which literally translate as “Think About your life” a song that reminds us to reflect on our lives and actions as we stand to face the day of reckoning where we stand before the master to give an account of how we spent our lives.

This is a song of reconciliation and reconnection back to God; a song that helps you reflect on the things of heaven thereby helping you live a life well pleasing to God Almighty.

It is a song done in Igbo dialet but we are most certain you will be blessed by it.

This song is produced by NDTunes.

Stream and Download Mp3:

Download Mp3

LYRICS

CHE ECHICHE NDU GI

CHORUS
Che echiche ndu gi,
Belu Onwe gi akwa…
Ugbo bu gi Ala,
 Imaghi ebe Ina ala
Ina ajukwali Onwe gi si,
Nwu a onwu Ole ebe m ga ala?
Nwu a onwu Ole ebe m ga Ala?
Onwu gbue m, Ole ebe m ga ala?
(2x)

Ogini ka Ina eche,
na olila ndi nso akwukwo nso kwuru
Gini ka Ina eche, idikwa nkwadobe?
Gini ka Ina eche na olila ndi nso akwukwo nso kwuru
Gini ka Ina eche, idi kwa njikere?

Ugbo bu gi ala
Imaghi ebe Ina  ala
Ugbo bu gi ala nwa okorobia
Imaghi ebe Ina ala..
Ugbo bu gi ala na agbohobia
Imaghi ebe Ina Ala oo
Che echiche ndu gi
Maka na ogwugwu oge di nso..

CHORUS
Che echiche ndu gi,
Belu Onwe gi akwa…
Ugbo bu gi Ala,
 Imaghi ebe Ina ala
Ina ajukwali Onwe gi si,
Nwu a onwu Ole ebe m ga ala?
Nwu a onwu Ole ebe m ga Ala?
Onwu gbue m, Ole ebe m ga ala

SOLO
Though your sins be dark as charcoal
I will make it pure, just pure as white as snow
I will never ever remember it again
Says the lord of host
Jesus is coming soon….
Just because of you I came to die
So that you might be free, free, free, free from all your sins
Think about your life
Think about your life
Will you be ready now?
Jesus is coming soon….

Ogini ka Ina eche,
na olila ndi nso akwukwo nso kwuru
Ika na enwe obi abuo?
Ika na aju Ole mgbe O ga abu?
Chetakwa na inwu a onwu na elu uwa
Ikpe ga esokwa…
Onye nne che echiche ndu gi
Onye nna ogwugwu oge di nso

CHORUS
Che echiche ndu gi,
Belu Onwe gi akwa…
Ugbo bu gi Ala,
 Imaghi ebe Ina ala
Ina ajukwali Onwe gi si,
Nwu a onwu Ole ebe m ga ala?
Nwu a onwu Ole ebe m ga Ala?
Onwu gbue m, Ole ebe m ga ala

Eligwe eligwe
Eligwe GA eju anyi anya
Eligwe GA bu ebe iju Anya mgbe anyi ruru na ebe ahu

Eligwe eligwe
Eligwe GA eju anyi anya
Eligwe GA bu ebe iju Anya mgbe anyi ruru na ebe ahu

Otutu mgbe ka I na anu okwu chukwu
O gini  ka I ji Ya na eme
Imaghi na ikpe ga amalite na etiti umu chukwu

Otutu ndi pastors na ndi agha ekpere.
A GA acho ha na eligwe
Igwe aturu ha eti mkpu akwa hei Ole ebe ha no?

Otutu ndi Bishop na ndi founders
Aga acho ha na eligwe,
Ndi na eso uzo ha eti e ewo ewo Ole ebe ha no?

Cheta mgbe onwu gasiri, ikpe ga esokwa na igwe
Mata na iga aza ajuju na iru chukwu
Ole ebe iga a o ma inwu a?
Oku Ala nmo ka o na igwe?
Jesus onu uzo nke igwe na akpo gi ta
Ole ebe ka I ga ano ma inwu a
Oku Ala nmo ka o na igwe?
Jesus onu uzo nke igwe na akpo gi ta…

Gi nwa Okorobia cheta kwa,
na mgbe I ga atogboro ka ozu
Ego gi Nile na nganga gi Ala na iyi
Gi nwa agboghobia cheta
Na mgbe I ga atogboro na ozu
Nma gi Nile na nganga gi Ala na iyi

Ma Cheta mgbe onwu gasiri,
 ikpe ga esokwa na igwe
Mata na iga aza ajuju na iru chukwu
Ole ebe iga a no ma inwu a?
Oku Ala nmo ka o na igwe?
Jesus onu uzo nke igwe na akpo gi ta
Ole ebe ka I ga ano ma inwu a
Oku Ala nmo ka na igwe?
Jesus onu uzo nke igwe na akpo gi ta…

Eligwe eligwe
Eligwe GA eju anyi anya
Eligwe GA bu ebe iju Anya mgbe anyi ruru na ebe ahu
Eligwe eligwe
Eligwe GA eju anyi anya
Eligwe GA bu ebe iju Anya mgbe anyi ruru na ebe ahu

Otutu ndi agha ekpere na ndi pastors
Aga acho Ya na eligwe
Ndi na eso uzo ha eti e mkpu akwa I
ewo Ole ebe ha no?

Mmadu obula nwuru na uwa
Anyi ekwue na Lara na igwe
Mgbe anyi ruru na igwe
ka anyi ga ama ndi ruru na ndi erughi

Eligwe eligwe
Eligwe GA eju anyi anya
Eligwe GA bu ebe iju Anya mgbe anyi ruru na ebe ahu
Eligwe eligwe
Eligwe GA eju m anya
Eligwe GA bu ebe iju Anya mgbe anyi ruru na ebe ahu

Chetakwa. mgbe onwu gasiri, ikpe ga esokwa na igwe
Mata na iga aza ajuju na iru chukwu
Ole ebe iga a o ma inwu a? Nwa agboghobia
Oku Ala nmo ka o na igwe?
Jesus onu uzo nke igwe na akpo gi ta
Gba mbo ka isoro LA na igwe
Ekwela ka akoro gi akuko maka igwe
Jesus onu uzo nke igwe na akpo gi ta…

Eligwe eligwe
Eligwe GA eju anyi anyi
Eligwe GA bu ebe iju Anya mgbe anyi ruru na ebe ahu

Oooooo
Eligwe eligwe eligwe eligwe
Eligwe ga Abu ebe iju Anya mgbe anyi ruru na ebe ahu

Ooooo eligwe eligwe
Eligwe ga eju anyi Anya,
Eligwe ga Abu ebe iju Anya mgbe anyi ruru na ebe ahu


Connect with Golibe via

Facebook: Prince Golibe

Twitter/Instagram: @prince_golibe

LEAVE A REPLY

Please enter your comment!
Please enter your name here